Luk 4:12
Luke 4:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Jisọs zara ya sị, “E kwuola ya, Anwala Onyenwe anyị Chineke gị ọnwụnwa.* ”
Luke 4:12 in English
Luke 4:12 · Berean Standard Bible
But Jesus answered, “It also says, ‘Do not put the Lord your God to the test.’*”
Context
10Nʼihi na e dere ya,
“ ‘Ọ ga-enye ndị mmụọ ozi ya iwu banyere gị,
ichekwa gị nke ọma; 11ha ga-ebuli gị elu nʼaka ha,
ka ị ghara ịkpọbi ụkwụ gị na nkume.’*” 12Jisọs zara ya sị, “E kwuola ya, Anwala Onyenwe anyị Chineke gị ọnwụnwa.* ” 13Mgbe ekwensu nwasịrị ya ọnwụnwa ndị a niile, ọ hapụrụ ya ruo mgbe ohere ọzọ dapụtara. 14Jisọs lọghachiri na Galili nʼike nke Mmụọ Nsọ. Akụkọ banyere ya gbasara ruo akụkụ obodo niile.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.