Luk 4:10
Luke 4:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼihi na e dere ya, “ ‘Ọ ga-enye ndị mmụọ ozi ya iwu banyere gị, ichekwa gị nke ọma;
Luke 4:10 in English
Luke 4:10 · Berean Standard Bible
For it is written: ‘He will command His angels concerning You to guard You carefully;
Context
8Jisọs zara ya sị, “E deela ya: ‘Ị ga-akpọ isiala nye Onyenwe anyị Chineke gị, naanị ya ka ị ga-efekwa.’* ” 9Ekwensu duuru ya gaa Jerusalem, mee ka o guzo nʼebe dịkarịsịrị elu nke ụlọnsọ ukwu ahụ. Ọ sịrị ya, “Ọ bụrụ na ị bụ Ọkpara Chineke, si nʼebe a tụda onwe gị nʼala. 10Nʼihi na e dere ya,
“ ‘Ọ ga-enye ndị mmụọ ozi ya iwu banyere gị,
ichekwa gị nke ọma; 11ha ga-ebuli gị elu nʼaka ha,
ka ị ghara ịkpọbi ụkwụ gị na nkume.’*” 12Jisọs zara ya sị, “E kwuola ya, Anwala Onyenwe anyị Chineke gị ọnwụnwa.* ”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.