Native Bible

Luke 24:50 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O duuru ha garuo na Betani, chilie aka ya abụọ elu gọzie ha.

Luke 24:50 in English

Luke 24:50 · Berean Standard Bible

When Jesus had led them out as far as Bethany, He lifted up His hands and blessed them.

Context

48Unu bụ ndị akaebe nke ihe ndị a. 49Ma lee, agaje m izitere unu ihe ahụ Nna m kwere na nkwa. Ya mere, nọrọnụ nʼime obodo ruo mgbe a ga-eyikwasị unu ike nke si nʼelu.” 50O duuru ha garuo na Betani, chilie aka ya abụọ elu gọzie ha. 51Dị ka ọ na-agọzi ha, ọ sitere nʼebe ha nọ pụọ, e weliri ya elu, baa nʼeluigwe. 52Mgbe ahụ, ha fere ya ofufe jiri oke ọṅụ laghachi na Jerusalem.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.