Native Bible

Luke 24:52 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ahụ, ha fere ya ofufe jiri oke ọṅụ laghachi na Jerusalem.

Luke 24:52 in English

Luke 24:52 · Berean Standard Bible

And they worshiped Him and returned to Jerusalem with great joy,

Context

50O duuru ha garuo na Betani, chilie aka ya abụọ elu gọzie ha. 51Dị ka ọ na-agọzi ha, ọ sitere nʼebe ha nọ pụọ, e weliri ya elu, baa nʼeluigwe. 52Mgbe ahụ, ha fere ya ofufe jiri oke ọṅụ laghachi na Jerusalem. 53Ha nọgidere nʼụlọnsọ ukwu ahụ na-eto Chineke oge niile. 24:25 Ya bụ, ndị na-enweghị uche 24:46 Mbilite nʼọnwụ Kraịst bụ ihe e mere ka ọ dị ire site nʼike Chineke Ọrụ 2:45; Rom 8:11 Ọ bụkwa mbilite nʼọnwụ ya nyere ọha mmadụ napụta site nʼikpe ọmụma nke mmehie na-eweta, Rom 4:25; 8:34.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.