Native Bible

Luke 23:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ma igwe mmadụ ahụ tiri mkpu nʼotu olu sị, “Gbuo nwoke a, hapụrụ anyị Barabas.”

Luke 23:18 in English

Luke 23:18 · Berean Standard Bible

But they all cried out in unison: “Away with this man! Release Barabbas to us!”

Context

16Ya mere aga m apịa ya ihe hapụ ya ka ọ laa.” 17Ma ọ dị mkpa na a ga-ahapụ otu onye mkpọrọ nʼoge mmemme.* 18Ma igwe mmadụ ahụ tiri mkpu nʼotu olu sị, “Gbuo nwoke a, hapụrụ anyị Barabas.” 19(Onye a tụbara nʼụlọ mkpọrọ nʼihi ọgbaaghara dapụtara nʼobodo ahụ, nakwa nʼihi igbu mmadụ.) 20Dị ka ọ gbalịsịrị ike ịhapụ Jisọs, Pailet gwakwara ha okwu ọzọ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.