Luk 23:19
Luke 23:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
(Onye a tụbara nʼụlọ mkpọrọ nʼihi ọgbaaghara dapụtara nʼobodo ahụ, nakwa nʼihi igbu mmadụ.)
Luke 23:19 in English
Luke 23:19 · Berean Standard Bible
(Barabbas had been imprisoned for an insurrection in the city, and for murder.)
Context
17Ma ọ dị mkpa na a ga-ahapụ otu onye mkpọrọ nʼoge mmemme.* 18Ma igwe mmadụ ahụ tiri mkpu nʼotu olu sị, “Gbuo nwoke a, hapụrụ anyị Barabas.” 19(Onye a tụbara nʼụlọ mkpọrọ nʼihi ọgbaaghara dapụtara nʼobodo ahụ, nakwa nʼihi igbu mmadụ.) 20Dị ka ọ gbalịsịrị ike ịhapụ Jisọs, Pailet gwakwara ha okwu ọzọ. 21Ma ha niile tiri mkpu sị, “Kpọgide ya nʼobe! Kpọgide ya nʼobe!”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.