Native Bible

Luke 23:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ya mere aga m apịa ya ihe hapụ ya ka ọ laa.”

Luke 23:16 in English

Luke 23:16 · Berean Standard Bible

Therefore I will punish Him and release Him.”*

Context

14sị ha, “Unu kpọtaara m nwoke a dị ka otu onye nʼime ndị na-akpali ndị mmadụ inupu isi. Ajụọla m ya ajụjụ nʼihu unu ma achọpụtaghị m ihe ọbụla nke unu kwesiri iji boo ya ebubo. 15Ọ bụladị Herọd achọpụtaghị ihe ọjọọ ọbụla nʼaka ya, nke a mere o jiri kpụghachitere anyị ya. Leenụ, o nweghị ihe ọbụla o mere e kwesiri iji maa ya ikpe ọnwụ. 16Ya mere aga m apịa ya ihe hapụ ya ka ọ laa.” 17Ma ọ dị mkpa na a ga-ahapụ otu onye mkpọrọ nʼoge mmemme.* 18Ma igwe mmadụ ahụ tiri mkpu nʼotu olu sị, “Gbuo nwoke a, hapụrụ anyị Barabas.”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.