Luk 23:1
Luke 23:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe ahụ, ọha mmadụ ahụ niile biliri duru ya gakwuru Pailet.
Luke 23:1 in English
Luke 23:1 · Berean Standard Bible
Then the whole council rose and led Jesus away to Pilate.
Context
1Mgbe ahụ, ọha mmadụ ahụ niile biliri duru ya gakwuru Pailet. 2Ha malitere ibo ya ebubo na-asị, “Anyị chọpụtara na nwoke a na-eduhie ndị obodo anyị niile, na-egbochikwa ha ịtụ ụtụ isi nye Siza, ma na-ekwukwa na ya bụ Kraịst, Eze.” 3Ya mere Pailet jụrụ ya sị, “Ị bụ eze ndị Juu?”
Ọ zara ya sị, “Gị onwe gị kwuru otu a.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.