Luk 22:43
Luke 22:43 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Otu mmụọ ozi si nʼeluigwe bịakwutere ya, gbaakwa ya ume.
Luke 22:43 in English
Luke 22:43 · Berean Standard Bible
Then an angel from heaven appeared to Him and strengthened Him.
Context
41Ọ hapụrụ ha gaa ihe ha ka nzọ ụkwụ ole na ole nọrọ nʼebe ahụ gbuo ikpere nʼala kpee ekpere, sị, 42“Nna ọ bụrụ na ị chọrọ, nara m iko a, ma otu ọ dị, ọ bụghị ka e mee uche m, kama ka e mezuo uche gị.” 43Otu mmụọ ozi si nʼeluigwe bịakwutere ya, gbaakwa ya ume. 44Site nʼoke ihe mgbu, o kpere ekpere kpesie ike, nke mere na ọsụsọ si ya nʼahụ na-adapụ nʼala dị ka ọkpụrụkpụ ọbara. 45Mgbe o kpechara ekpere bilie, ọ bịakwutere ndị na-eso ụzọ ya hụ ha ka ha na-arahụ ụra nʼihi ihe mwute nke obi.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.