Luk 2:31
Luke 2:31 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
nke i kwadoro nʼihu mba niile.
Luke 2:31 in English
Luke 2:31 · Berean Standard Bible
which You have prepared in the sight of all people,
Context
29“Gị, Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe dị ka i kwere na nkwa,
ugbu a zilaga nwaodibo gị nʼudo. 30Nʼihi na anya m ahụla nzọpụta gị, 31nke i kwadoro nʼihu mba niile. 32Ìhè nke ga-egosi ndị mba ọzọ ụzọ,
na ebube nke ndị gị Izrel.” 33O juru nne na nna nwantakịrị ahụ anya ịnụ ihe ndị a e kwuru banyere ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.