Native Bible

Luke 2:30 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼihi na anya m ahụla nzọpụta gị,

Luke 2:30 in English

Luke 2:30 · Berean Standard Bible

For my eyes have seen Your salvation,

Context

28Simiọn kuuru ya nʼaka, kelee Chineke sị, 29“Gị, Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe dị ka i kwere na nkwa, ugbu a zilaga nwaodibo gị nʼudo. 30Nʼihi na anya m ahụla nzọpụta gị, 31nke i kwadoro nʼihu mba niile. 32Ìhè nke ga-egosi ndị mba ọzọ ụzọ, na ebube nke ndị gị Izrel.”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.