Luk 18:38
Luke 18:38 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O tiri mkpu sị, “Jisọs nwa Devid, meere m ebere!”
Luke 18:38 in English
Luke 18:38 · Berean Standard Bible
So he called out, “Jesus, Son of David, have mercy on me!”
Context
36Mgbe ọ nụrụ uzu igwe mmadụ ka ha na-agafe, ọ jụrụ ihe na-eme. 37Ha gwara ya, “Jisọs onye Nazaret na-agafe.” 38O tiri mkpu sị, “Jisọs nwa Devid, meere m ebere!” 39Ndị bu ụzọ baara ya mba ka o mechie ọnụ. Ma o tisiri mkpu ike sị, “Nwa Devid, meere m ebere!” 40Jisọs kwụsịrị, nye iwu ka a kpọtara ya nwoke ahụ. Mgbe o rutere nso, ọ jụrụ ya,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.