Luk 18:37
Luke 18:37 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha gwara ya, “Jisọs onye Nazaret na-agafe.”
Luke 18:37 in English
Luke 18:37 · Berean Standard Bible
“Jesus of Nazareth is passing by,” they told him.
Context
35O ruo ka ọ bịaruru Jeriko nso, otu nwoke kpuru ìsì nọ nʼakụkụ ụzọ na-arịọ arịrịọ. 36Mgbe ọ nụrụ uzu igwe mmadụ ka ha na-agafe, ọ jụrụ ihe na-eme. 37Ha gwara ya, “Jisọs onye Nazaret na-agafe.” 38O tiri mkpu sị, “Jisọs nwa Devid, meere m ebere!” 39Ndị bu ụzọ baara ya mba ka o mechie ọnụ. Ma o tisiri mkpu ike sị, “Nwa Devid, meere m ebere!”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.