Native Bible

Leviticus 25:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onyenwe anyị gwara Mosis okwu nʼugwu Saịnaị sị ya,

Leviticus 25:1 in English

Leviticus 25:1 · Berean Standard Bible

Then the LORD said to Moses on Mount Sinai,

Context

1Onyenwe anyị gwara Mosis okwu nʼugwu Saịnaị sị ya, 2“Gwa ụmụ Izrel sị ha, ‘Mgbe unu batara nʼala ahụ m ga-enye unu, unu ga-eme ka ala ahụ nwee afọ izuike nke ya nye Onyenwe anyị. 3Afọ isii ka unu ga-akụ ihe nʼubi, afọ isii ka unu ga-ewe ihe ubi, kwachaakwa alaka osisi vaịnị unu.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.