Levitikọs 24:17
Leviticus 24:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“ ‘Onye ọbụla gburu mmadụ ka a ga-egbu.
Leviticus 24:17 in English
Leviticus 24:17 · Berean Standard Bible
And if a man takes the life of anyone else, he must surely be put to death.
Context
15Gwa ụmụ Izrel okwu sị ha, ‘Onye ọbụla kọchara Chineke ya ga-ebu mmehie ya nʼisi ya. 16Onye ọbụla kwuluru aha Onyenwe anyị ka a ga-egbu. Mmadụ niile ga-agbakọ jiri nkume tugbuo onye ahụ. Onye ọbụla kwuluru Aha ahụ, maọbụ ọbịa, maọbụ nwa afọ ala, ka a ga-egbu. 17“ ‘Onye ọbụla gburu mmadụ ka a ga-egbu. 18Onye gburu anụ ụlọ na-abụghị nke ya, ga-akwụghachi ụgwọ ya. Ndụ ga-alara ndụ. 19Onye ọbụla merụrụ mmadụ ibe ya ahụ, a ga-emerụkwa onye ahụ ahụ nʼebe o merụrụ ibe ya ahụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.