Native Bible

Leviticus 24:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onyenwe anyị gwara Mosis sị,

Leviticus 24:1 in English

Leviticus 24:1 · Berean Standard Bible

Then the LORD said to Moses,

Context

1Onyenwe anyị gwara Mosis sị, 2“Nye ndị Izrel niile iwu ka ha wetara gị mmanụ oliv asụrụ asụ, nke a na-agwaghị ihe, maka itinye nʼiheọkụ ime ka ọkụ oriọna na-enwu mgbe niile. 3Na mpụta nke akwa mgbochi nke kpuchiri igbe Ihe Ama ahụ, nʼime ụlọ nzute, Erọn ga-amụnye oriọna ndị ahụ nʼihu Onyenwe anyị mgbe niile, site nʼuhuruchi ruo nʼụtụtụ. Nke a bụ ụkpụrụ ga-adịgide nye ọgbọ niile dị nʼihu.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.