Native Bible

Leviticus 11:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

ndagbụ na ọgankwọ dị iche iche,

Leviticus 11:14 in English

Leviticus 11:14 · Berean Standard Bible

the kite, any kind of falcon,

Context

12Ihe ọbụla bi nʼime mmiri nke na-enweghị ntu na akpịrịkpa nʼahụ ha, bụ nke unu ga-asọ asọ. 13“ ‘Ndị a bụ nnụnụ ndị unu ga-asọ asọ, nke unu na-ekwesighị iri nʼihi na ha bụ ihe arụ a na-asọ oyi: ugo, udele na udele ojii, 14ndagbụ na ọgankwọ dị iche iche, 15ugolọma ọbụla dị iche iche, 16enyi nnụnụ, egbe abalị, nnụnụ oke osimiri na egbe dị iche iche,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.