Native Bible

Leviticus 11:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

ugolọma ọbụla dị iche iche,

Leviticus 11:15 in English

Context

13“ ‘Ndị a bụ nnụnụ ndị unu ga-asọ asọ, nke unu na-ekwesighị iri nʼihi na ha bụ ihe arụ a na-asọ oyi: ugo, udele na udele ojii, 14ndagbụ na ọgankwọ dị iche iche, 15ugolọma ọbụla dị iche iche, 16enyi nnụnụ, egbe abalị, nnụnụ oke osimiri na egbe dị iche iche, 17okwukwu nta, komorant na okwukwu ukwu,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.