Native Bible

Lamentations 5:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

ma ọ bụghị na ị jụla anyị kpamkpam na-eweso anyị iwe nke ukwu. 5:10 Ite ọkụ a, bụ nke eji eghe ihe dịka achịcha maọbụ amịkpọ anụ na ihe ndị ọzọ

Lamentations 5:22 in English

Lamentations 5:22 · Berean Standard Bible

unless You have utterly rejected us and remain angry with us beyond measure.

Context

20Gịnị mere i ji na-echezọ anyị kpamkpam? Gịnị mere i ji gbakụta anyị azụ ogologo ụbọchị ndị a niile? 21Mee ka anyị lọghachikwute gị, Onyenwe anyị, ka anyị si otu a lọtakwa; gbanwee ụbọchị anyị ka ọ dị ọhụrụ dịka na mgbe ochie, 22ma ọ bụghị na ị jụla anyị kpamkpam na-eweso anyị iwe nke ukwu. 5:10 Ite ọkụ a, bụ nke eji eghe ihe dịka achịcha maọbụ amịkpọ anụ na ihe ndị ọzọ

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.