Abụ Akwa 4:22
Lamentations 4:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Gị ada Zayọn, ahụhụ gị agwụsịala; Ọ gaghị emekwa ka i jee biri ogologo oge na mba ọzọ. Kama, ọ ga-ata gị ahụhụ nʼihi mmehie gị, gị, ada Edọm, kpugheekwa ajọ omume gị niile.
Lamentations 4:22 in English
Lamentations 4:22 · Berean Standard Bible
O Daughter of Zion, your punishment is complete; He will not prolong your exile.* But He will punish your iniquity, O Daughter of Edom; He will expose your sins.
Context
20Ume ndụ anyị, nke Onyenwe anyị tere mmanụ,
ka ha jidere nʼọnya ha.
Anyị naara eche na anyị ga-ebi nʼokpuru ndo ya,
nʼetiti mba dị iche iche. 21Ṅụrịa ọṅụ, ka obi tọkwaa gị ụtọ, gị ada Edọm,
onye nke bi nʼala Uz.
Ma a ga-emesịakwa nye gị iko ahụ.
Ị ga-esitekwa na ya ṅụọ ihe ọṅụṅụ ṅụjụbiga afọ oke. A ga-agbakwa gị ọtọ. 22Gị ada Zayọn, ahụhụ gị agwụsịala;
Ọ gaghị emekwa ka i jee biri ogologo oge na mba ọzọ.
Kama, ọ ga-ata gị ahụhụ nʼihi mmehie gị, gị, ada Edọm,
kpugheekwa ajọ omume gị niile.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.