Joshua 15:20
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nke a bụ ihe nketa ebo Juda dịka ikwu ha niile si dị.
Joshua 15:20 in English
Joshua 15:20 · Berean Standard Bible
This is the inheritance of the clans of the tribe of Judah.
Context
18Otu ụbọchị, mgbe Aksa bịakwutere Otniel, ọ kwagidere ya ka ọ rịọọ ala ubi site nʼaka nna ya.* Mgbe Aksa si nʼelu ịnyịnya ibu ya rịdata, Kaleb jụrụ ya sị, “Gịnị ka ị chọrọ ka m mere gị?” 19Ọ zaghachiri, “Nyem onyinye pụrụ iche. Ebe ọ bụ na i nyela m ala Negev, biko nyekwa m isi mmiri ụfọdụ.” Nʼihi nke a, Kaleb nyere ya isi mmiri mgbago na isi mmiri nke ndịda. 20Nke a bụ ihe nketa ebo Juda dịka ikwu ha niile si dị. 21Obodo niile nke ndị ebo Juda dị na Negev, nʼakụkụ ndịda nʼoke ala Edọm bụ ndị a:
Kabzeel, Eda, Jaguo, 22Kina, Dimona, Adada,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.