Joshua 15:21
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Obodo niile nke ndị ebo Juda dị na Negev, nʼakụkụ ndịda nʼoke ala Edọm bụ ndị a: Kabzeel, Eda, Jaguo,
Joshua 15:21 in English
Joshua 15:21 · Berean Standard Bible
These were the southernmost cities of the tribe of Judah in the Negev toward the border of Edom: Kabzeel, Eder, Jagur,
Context
19Ọ zaghachiri, “Nyem onyinye pụrụ iche. Ebe ọ bụ na i nyela m ala Negev, biko nyekwa m isi mmiri ụfọdụ.” Nʼihi nke a, Kaleb nyere ya isi mmiri mgbago na isi mmiri nke ndịda. 20Nke a bụ ihe nketa ebo Juda dịka ikwu ha niile si dị. 21Obodo niile nke ndị ebo Juda dị na Negev, nʼakụkụ ndịda nʼoke ala Edọm bụ ndị a:
Kabzeel, Eda, Jaguo, 22Kina, Dimona, Adada, 23Kedesh, Hazọ, Itnan,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.