Juel 2:31
Joel 2:31 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Anyanwụ ga-agbanwe ghọọ ọchịchịrị, ọnwa ga-aghọkwa ọbara, tupu ụbọchị Onyenwe anyị abịa, bụ ụbọchị ahụ dị ukwu dịkwa oke egwu.
Joel 2:31 in English
Joel 2:31 · Berean Standard Bible
The sun will be turned to darkness and the moon to blood before the coming of the great and awesome * Day of the LORD.
Context
29Nʼụbọchị ahụ, aga m awụsa mmụọ m
ọbụladị nʼahụ ndị ohu m ndị nwoke na ndị nwanyị. 30Aga m egosi ihe ebube dị iche iche na mbara eluigwe,
na nʼelu ụwa;
a ga-ahụ ọbara, na ire ọkụ, na ogidi anwụrụ ọkụ. 31Anyanwụ ga-agbanwe ghọọ ọchịchịrị,
ọnwa ga-aghọkwa ọbara,
tupu ụbọchị Onyenwe anyị abịa, bụ ụbọchị ahụ dị ukwu dịkwa oke egwu. 32Ọ ga-erukwa na onye ọbụla nke na-akpọku aha Onyenwe anyị
ka a ga-azọpụta.
Nʼihi na ọ bụ nʼelu ugwu Zayọn, na nʼime Jerusalem
ka mgbapụta ga-adị,
dịka Onyenwe anyị kwuru ya.
Mgbapụta a ga-adịkwara ndị fọdụrụ ndụ,
bụ ndị ahụ Onyenwe anyị na-akpọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.