Juel 2:29
Joel 2:29 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼụbọchị ahụ, aga m awụsa mmụọ m ọbụladị nʼahụ ndị ohu m ndị nwoke na ndị nwanyị.
Joel 2:29 in English
Joel 2:29 · Berean Standard Bible
Even on My menservants and maidservants, I will pour out My Spirit in those days.
Context
27Mgbe ahụ unu ga-amata na m nọ nʼebe a nʼetiti ndị m Izrel.
Unu ga-amatakwa na naanị m bụ Onyenwe anyị bụ Chineke unu,
na ọ dịkwaghị onye ọzọ.
Ihere agaghị emekwa ndị m ọzọ. 28“Ma emesịa,
aga m awụkwasị mmadụ niile Mmụọ m.
Ụmụ unu ndị ikom, na ụmụ unu ndị inyom ga-ebu amụma.
Ndị okenye nwoke unu ga-arọ nrọ.
Ụmụ okorobịa unu ga-ahụkwa ọhụ. 29Nʼụbọchị ahụ, aga m awụsa mmụọ m
ọbụladị nʼahụ ndị ohu m ndị nwoke na ndị nwanyị. 30Aga m egosi ihe ebube dị iche iche na mbara eluigwe,
na nʼelu ụwa;
a ga-ahụ ọbara, na ire ọkụ, na ogidi anwụrụ ọkụ. 31Anyanwụ ga-agbanwe ghọọ ọchịchịrị,
ọnwa ga-aghọkwa ọbara,
tupu ụbọchị Onyenwe anyị abịa, bụ ụbọchị ahụ dị ukwu dịkwa oke egwu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.