Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Dịka ọhụ na-eche mgbe anyanwụ ga-ada, maọbụ dịka onye e goro ọrụ si ele anya ụgwọ ọrụ ya,
Job 7:2 in English
Job 7:2 · Berean Standard Bible
Like a slave he longs for shade; like a hireling he waits for his wages.
Context
1“Ndụ mmadụ nʼụwa ọ bụghị ọgụ na mgba?
Ụbọchị ya ọ dịghị ka ụbọchị onye e goro ọrụ? 2Dịka ọhụ na-eche mgbe anyanwụ ga-ada,
maọbụ dịka onye e goro ọrụ si ele anya ụgwọ ọrụ ya, 3otu a ka e si kenye m ọtụtụ ọnwa nke obi ụtọ na-adịghị nʼime ya,
nakwa abalị nhụju anya dị nʼime ya. 4Mgbe m na-edina ala, ana m asị, ‘Olee mgbe m ga-ebili?’
Abalị na-eseti onwe ya, nʼihi ya, m na-anọ na-atụgharị onwe m tutu chi abọọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.