Job 5:16
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ya mere, ndị ogbenye na-enwe olileanya, ikpe ezighị ezi na-emechikwa ọnụ ya.
Job 5:16 in English
Job 5:16 · Berean Standard Bible
So the poor have hope, and injustice shuts its mouth.
Context
14Ọchịchịrị na-abịakwasị ha nʼoge ehihie,
nʼetiti ehihie ha na-asọ ìsì dịka ndị nọ nʼọchịchịrị nke abalị; 15Ọ na-azọpụta ndị mkpa na-akpa, site na mma agha dị ha nʼọnụ,
ọ na-anapụtakwa ha site nʼaka ndị dị ike. 16Ya mere, ndị ogbenye na-enwe olileanya,
ikpe ezighị ezi na-emechikwa ọnụ ya. 17“Ngọzị na-adịrị mmadụ ahụ Chineke na-adọ aka na ntị;
ya mere, ajụla ịdọ aka na ntị nke Onye pụrụ ime ihe niile. 18Nʼihi na ọ na-etihịa mmadụ ahụ ma na-ekechikwa ọnya ha;
Ọ na-eti mmadụ ihe, ma aka ya na-agwọkwa.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.