Job 41:32
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ na-ahapụ ụfụfụ nʼazụ mgbe ọ na-aga; mmadụ ga-eche na ọ osimiri nwere isi awọ.
Job 41:32 in English
Job 41:32 · Berean Standard Bible
He leaves a glistening wake behind him; one would think the deep had white hair!
Context
30Okpuru afọ ya dị ka ejuju dị nkọ,
nke na-ahapụ ụzọ nʼapịtị dịka igwe eji azọcha mkpụrụ ọka site nʼogbe ya. 31Ọ na-eme mmiri dị ogbu ka ọ gbọọ dịka ite;
ọ na-akpagharị oke osimiri ka ọ dị ka mmanụ otite dị nʼite. 32Ọ na-ahapụ ụfụfụ nʼazụ mgbe ọ na-aga;
mmadụ ga-eche na ọ osimiri nwere isi awọ. 33O nweghị ihe ọzọ dị nʼụwa yiri ya,
o nweghị ihe na-emenye ya ụjọ. 34Ọ na-eleda ndị mpako niile anya.
Ọ bụkwa eze nʼebe ndị na-anya isi nọ.”
41:15 Mpako ya bụ ọta azụ ya
41:20 Lit. Riidi
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.