Job 41:31
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ na-eme mmiri dị ogbu ka ọ gbọọ dịka ite; ọ na-akpagharị oke osimiri ka ọ dị ka mmanụ otite dị nʼite.
Job 41:31 in English
Job 41:31 · Berean Standard Bible
He makes the depths seethe like a cauldron; he makes the sea like a jar of ointment.
Context
29Mkpọrọ osisi na-adị ya ka ahịhịa ọka,
ọ na-achị ọchị na mkpọtụ arụa na-eme. 30Okpuru afọ ya dị ka ejuju dị nkọ,
nke na-ahapụ ụzọ nʼapịtị dịka igwe eji azọcha mkpụrụ ọka site nʼogbe ya. 31Ọ na-eme mmiri dị ogbu ka ọ gbọọ dịka ite;
ọ na-akpagharị oke osimiri ka ọ dị ka mmanụ otite dị nʼite. 32Ọ na-ahapụ ụfụfụ nʼazụ mgbe ọ na-aga;
mmadụ ga-eche na ọ osimiri nwere isi awọ. 33O nweghị ihe ọzọ dị nʼụwa yiri ya,
o nweghị ihe na-emenye ya ụjọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.