Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ na-eleda ndị mpako niile anya. Ọ bụkwa eze nʼebe ndị na-anya isi nọ.” 41:15 Mpako ya bụ ọta azụ ya 41:20 Lit. Riidi

Job 41:34 in English

Job 41:34 · Berean Standard Bible

He looks down on all the haughty; he is king over all the proud.”

Context

32Ọ na-ahapụ ụfụfụ nʼazụ mgbe ọ na-aga; mmadụ ga-eche na ọ osimiri nwere isi awọ. 33O nweghị ihe ọzọ dị nʼụwa yiri ya, o nweghị ihe na-emenye ya ụjọ. 34Ọ na-eleda ndị mpako niile anya. Ọ bụkwa eze nʼebe ndị na-anya isi nọ.” 41:15 Mpako ya bụ ọta azụ ya 41:20 Lit. Riidi

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.