Job 4:21
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ bụ na-eholiteghị eriri ụlọ ikwu ha elu, mee ka ha nwụọ na-enweghị amamihe?’
Job 4:21 in English
Job 4:21 · Berean Standard Bible
Are not their tent cords pulled up, so that they die without wisdom?’
Context
19ọ ga-esi aṅaa ghara ibo ndị bi nʼụlọ ụrọ ebubo karịa,
bụ ndị ntọala ha dị nʼaja,
ndị nke a na-azọpịa ngwangwa dịka nla. 20Site nʼụtụtụ ruo nʼanyasị, a na-etipịasị ha:
ha na-ala nʼiyi ruo mgbe ebighị ebi, ihe niile a na-agakwa dịka o si aga. 21Ọ bụ na-eholiteghị eriri ụlọ ikwu ha elu,
mee ka ha nwụọ na-enweghị amamihe?’
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.