Job 35:15
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọzọ, nʼihi na iwe ya adịghị eweta ntaramahụhụ, nʼihi na ọ dịghị arịba ama ajọ omume ọ bụladị nke dịkarịsịrị nta.
Job 35:15 in English
Job 35:15 · Berean Standard Bible
and further, that in His anger He has not punished or taken much notice of folly!
Context
13Nʼezie, Chineke adịghị aṅa ntị nʼarịrịọ efu ha;
Onye pụrụ ime ihe niile a dịghị elebara ya anya. 14Ma ya bụrụzie nke a ị na-ekwu, ọ ga-esi aṅaa gee ntị
mgbe ị na-ekwu na ị dịghị ahụ ya anya,
na i burula ikpe gị bịa nʼihu ya
na ị ga-anọkwa na-eche ya! 15Ọzọ, nʼihi na iwe ya adịghị eweta ntaramahụhụ,
nʼihi na ọ dịghị arịba ama ajọ omume ọ bụladị nke dịkarịsịrị nta. 16Ya mere, Job saghere ọnụ ya kwuo okwu dịka onye na-amaghị ihe;
ka onye na-enweghị uche ọ na-ekwu okwu nkwukwasị efu.”
35:11 Maọbụ, anụ ufe
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.