Job 34:26
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼebe mmadụ niile ga-ahụ ha ka ọ na-ata ha ahụhụ nʼihi ajọ omume ha,
Job 34:26 in English
Job 34:26 · Berean Standard Bible
He strikes them for their wickedness in full view,
Context
24Na-ajụghị ajụjụ Chineke na-akụtu ndị a maara aha ha
ma were ndị ọzọ dochie nʼọnọdụ ha. 25Nʼihi na ọ na-agụkọ ọrụ ha niile,
ọ na-achụpụ ha nʼabalị mee ka ha ghọọ ndị e gwepịara egwepịa. 26Nʼebe mmadụ niile ga-ahụ ha ka ọ na-ata ha ahụhụ
nʼihi ajọ omume ha, 27nʼihi na ha sitere nʼiso ya wezuga onwe ha,
ha enweghịkwa uche ilebanye anya nʼụzọ ya ọbụla. 28Ha mere ka iti mkpu akwa nke ndị ogbenye ruo ya ntị,
nke mere na ọ nụrụ akwa ndị nọ na mkpa.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.