Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ejikerela m imeghe ọnụ m ikwu okwu; okwu m dịkwa nʼọnụ ire m.

Job 33:2 in English

Job 33:2 · Berean Standard Bible

Behold, I will open my mouth; my address is on the tip of my tongue.

Context

1“Ma ugbu a, Job, gee ntị nʼokwu m; ṅaakwa ntị nke ọma nʼihe niile m ga-ekwu. 2Ejikerela m imeghe ọnụ m ikwu okwu; okwu m dịkwa nʼọnụ ire m. 3Okwu m sitere nʼizi ezi nke obi m; egbugbere ọnụ m na-ekwu naanị eziokwu nke m ma. 4Ọ bụ Mmụọ nke Chineke mere m, nkuume nke Onye pụrụ ime ihe niile na-enye m ndụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.