Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Ma ugbu a, ha na-akwa m emo bụ ndị bụ ụmụntakịrị nʼebe m nọ, bụ ndị nna ha na-etorughị ndị m na-ezipụ ka ha na nkịta na-eso atụrụ m nọkọta.

Job 30:1 in English

Job 30:1 · Berean Standard Bible

“But now they mock me, men younger than I am, whose fathers I would have refused to entrust with my sheep dogs.

Context

1“Ma ugbu a, ha na-akwa m emo bụ ndị bụ ụmụntakịrị nʼebe m nọ, bụ ndị nna ha na-etorughị ndị m na-ezipụ ka ha na nkịta na-eso atụrụ m nọkọta. 2Uru gịnị ka ike aka ha ga-abara m, ebe ọ bụ na ha adịghịkwa ike? 3Ha bụ ndị ike gwụrụ site nʼụkọ na agụụ, ha na-agagharị nʼala kpọrọ nkụ na-awagharịkwa nʼime ọzara nʼabalị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.