Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

ndịisi ọchịchị obodo na-akwụsị ikwu okwu ma were aka ha kpuchie ọnụ ha;

Job 29:9 in English

Job 29:9 · Berean Standard Bible

The princes refrained from speaking and covered their mouths with their hands.

Context

7“Mgbe m na-apụ nʼọnụ ụzọ ama obodo were ọnọdụ m nʼama. 8Ụmụ okorobịa na-ahụ m wezuga onwe ha, ndị okenye na-ahụkwa m ma guzo nʼụkwụ ha; 9ndịisi ọchịchị obodo na-akwụsị ikwu okwu ma were aka ha kpuchie ọnụ ha; 10olu ndị a na-asọpụrụ na-adakwa jụụ, ire ha na-araparakwa ha nʼakpo ọnụ. 11Nʼoge ahụ, onye ọbụla nụrụ olu m na-ekwu ihe dị mma banyere m, ndị hụkwara m na-agba ama ọma maka m.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.