Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Job gakwara nʼihu nʼokwu ya sị:

Job 29:1 in English

Job 29:1 · Berean Standard Bible

And Job continued his discourse:

Context

1Job gakwara nʼihu nʼokwu ya sị: 2“Ọ gaara adị m nọọ mma ma a sị na m ga-adị dịka m dị nʼọnwa ole na ole gara aga, dịka ụbọchị ndị ahụ mgbe Chineke na-elekọta m, 3mgbe oriọna ya na-achakwasị m nʼisi ìhè ya ka m ji jee ije nʼọchịchịrị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.