Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Chineke ọ na-anụ ịkwa akwa ya mgbe nsogbu dakwasịrị ya?

Job 27:9 in English

Job 27:9 · Berean Standard Bible

Will God hear his cry when distress comes upon him?

Context

7“Ka ndị iro m dịrị ka ndị ajọ omume, ka ndị na-ebili imegide m dịrị ka ndị na-emebi iwu. 8Nʼihi nke a, gịnị bụ olileanya onye na-amaghị Chineke nwere mgbe e bipụrụ ya, mgbe Chineke wepụrụ ndụ ya? 9Chineke ọ na-anụ ịkwa akwa ya mgbe nsogbu dakwasịrị ya? 10Ọ ga-achọta ihe ụtọ nʼime Onye pụrụ ime ihe niile? Ọ ga-akpọku Chineke mgbe niile? 11“Aga m akụziri unu maka ike nke Chineke; agaghị m ezo ihe banyere ụzọ Onye pụrụ ime ihe niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.