Job 27:10
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ ga-achọta ihe ụtọ nʼime Onye pụrụ ime ihe niile? Ọ ga-akpọku Chineke mgbe niile?
Job 27:10 in English
Job 27:10 · Berean Standard Bible
Will he delight in the Almighty? Will he call upon God at all times?
Context
8Nʼihi nke a, gịnị bụ olileanya onye na-amaghị Chineke nwere mgbe e bipụrụ ya,
mgbe Chineke wepụrụ ndụ ya? 9Chineke ọ na-anụ ịkwa akwa ya
mgbe nsogbu dakwasịrị ya? 10Ọ ga-achọta ihe ụtọ nʼime Onye pụrụ ime ihe niile?
Ọ ga-akpọku Chineke mgbe niile? 11“Aga m akụziri unu maka ike nke Chineke;
agaghị m ezo ihe banyere ụzọ Onye pụrụ ime ihe niile. 12Unu onwe unu ahụla ihe ndị a,
gịnị mere unu ji ekwu okwu ndị a na-enweghị isi?
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.