Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ma Job gakwara nʼihu nʼokwu ya sị:

Job 27:1 in English

Job 27:1 · Berean Standard Bible

Job continued his discourse:

Context

1Ma Job gakwara nʼihu nʼokwu ya sị: 2“Nʼezie, dịka Chineke na-adị ndụ, onye jụrụ ikpere m ikpe ziri ezi, Onye pụrụ ime ihe niile, onye mere ka m hụ ihe ilu nke mkpụrụobi. 3Ogologo mgbe m nwere ndụ nʼime m, mgbe iku ume Chineke dịkwa nʼimi m,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.