Job 27:3
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ogologo mgbe m nwere ndụ nʼime m, mgbe iku ume Chineke dịkwa nʼimi m,
Job 27:3 in English
Job 27:3 · Berean Standard Bible
as long as my breath is still within me and the breath of God remains in my nostrils,
Context
1Ma Job gakwara nʼihu nʼokwu ya sị: 2“Nʼezie, dịka Chineke na-adị ndụ, onye jụrụ ikpere m ikpe ziri ezi,
Onye pụrụ ime ihe niile, onye mere ka m hụ ihe ilu nke mkpụrụobi. 3Ogologo mgbe m nwere ndụ nʼime m,
mgbe iku ume Chineke dịkwa nʼimi m, 4egbugbere ọnụ m agaghị ekwu ihe ọjọọ,
ire m agakwaghị ekwu okwu aghụghọ. 5Agaghị m ekwenye na ihe unu kwuru ziri ezi;
ruo mgbe m ga-anwụ, agaghị m agọnarị izuoke m.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.