Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ahụ, Bildad onye Shua zara sị:

Job 25:1 in English

Job 25:1 · Berean Standard Bible

Then Bildad the Shuhite replied:

Context

1Mgbe ahụ, Bildad onye Shua zara sị: 2“Ike ọchịchị na oke egwu bụ nke Chineke; Ọ bụ ya na-eme ka udo dịrị nʼeluigwe. 3Onye pụrụ ịgụta usuu ndị agha ya ọnụ? Onye kwa ka ìhè ya na-adịghị enwukwasị?

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.