Job 22:9
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ị na-agbaba ụmụ nwanyị di ha nwụrụ aka, zipụ ha, Ị na-anyaji ogwe aka nke ụmụ na-enweghị nna.
Job 22:9 in English
Job 22:9 · Berean Standard Bible
You sent widows away empty-handed, and the strength of the fatherless was crushed.
Context
7I nyeghị ndị ike gwuru mmiri,
i nyeghịkwa ndị agụụ na-agụ ihe oriri. 8Ọ bụ eziokwu na ị bụ nwoke dị ike na onye nwere ala,
bụrụkwa onye a na-asọpụrụ bi nʼala ya, 9Ị na-agbaba ụmụ nwanyị di ha nwụrụ aka, zipụ ha,
Ị na-anyaji ogwe aka nke ụmụ na-enweghị nna. 10Ọ bụ ya mere ọnya jiri gbaa gị gburugburu,
bụrụkwa ihe mbibi ji eyi gị egwu. 11Ọ bụkwa ya mere ọchịchịrị ji gbaa gị gburugburu ka ị ghara ịhụ ụzọ,
meekwa ka idee mmiri kpuchie gị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.