Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

‘Nʼezie, e bibiela ndị iro anyị, ọkụ erepịala akụnụba ha.’

Job 22:20 in English

Job 22:20 · Berean Standard Bible

‘Surely our foes are destroyed, and fire has consumed their excess.’

Context

18Ma ọ bụ ya ji ihe dị mma dị iche iche mejupụta ụlọ ha, ya mere ana m ewezuga onwe m site na ndụmọdụ ndị na-emebi iwu. 19Ndị ezi omume na-ahụ mbibi ndị dị otu a ma ṅụrịa; ndị aka ha dị ọcha na-akwa ha emo sị: 20‘Nʼezie, e bibiela ndị iro anyị, ọkụ erepịala akụnụba ha.’ 21“Doo onwe gị nʼokpuru Chineke ka gị na ya nọọ nʼudo, nʼụzọ dị otu a, ọganihu ga-abịara gị. 22Gee ntị, nabata ndụmọdụ si ya nʼọnụ, doo okwu ya niile nʼobi gị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.