Job 20:9
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Anya hụrụ ya na mbụ agaghị ahụkwa ya ọzọ, ebe obibi ya agaghị elegidekwa ya anya ọzọ.
Job 20:9 in English
Job 20:9 · Berean Standard Bible
The eye that saw him will see him no more, and his place will no longer behold him.
Context
7ọ ga-ala nʼiyi ebighị ebi, dịka nsị ya onwe ya nyụrụ;
ndị maara ya ga-ajụ, ‘Olee ebe ọ nọ?’ 8Ọ ga-efelaga dịka nrọ, agaghị achọtakwa ya mgbe ọbụla,
dịka ọhụ abalị nke e chefuru echefu. 9Anya hụrụ ya na mbụ agaghị ahụkwa ya ọzọ,
ebe obibi ya agaghị elegidekwa ya anya ọzọ. 10Ụmụ ya ga-achọ ihuọma site nʼaka ndị ogbenye;
aka ya abụọ kwa ga-enyeghachi akụ ya. 11Ọkpụkpụ ya nke jupụtara nʼike okorobịa
ga-eso ya bụrụ ihe a ghanyere na ntụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.