Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ahụ Bildad onye Shua zara sị:

Job 18:1 in English

Job 18:1 · Berean Standard Bible

Then Bildad the Shuhite replied:

Context

1Mgbe ahụ Bildad onye Shua zara sị: 2“Ruo ole mgbe ka ị ga-ekwubi okwu ndị a ị na-ekwu? Nwee ezi uche ka anyị kparịtaa ụka. 3Gịnị mere i ji were anyị dịka anụ ọhịa, gụọ anyị dịka ndị na-enweghị uche nʼanya gị?

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.