Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Gịnị ka ị maara nke anyị na-amaghị? Ụdị nghọta dị aṅaa ka i nwere nke anyị na-enweghị?

Job 15:9 in English

Job 15:9 · Berean Standard Bible

What do you know that we do not? What do you understand that is not clear to us?

Context

7“Ị bụ mmadụ mbụ a mụrụ? A mụọla gị tupu e kee ugwu niile? 8Ọ getụla ntị nʼizu nzuzo nke Chineke? Amamihe niile ọ bụ nʼime gị ka ha juru? 9Gịnị ka ị maara nke anyị na-amaghị? Ụdị nghọta dị aṅaa ka i nwere nke anyị na-enweghị? 10Ndịisi awọ na ndị kara nka nọ nʼetiti anyị, ndị ikom mere agadi karịa nna mụrụ gị. 11Ọ ga-abụ na nkasiobi Chineke bụrụ gị ihe nta, ka ọ bụ okwu dị nro nke ọ gwara gị?

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.