Job 14:6
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼihi nke a, wepụ anya gị nʼebe ọ nọ, hapụ ya ka ọ nọọrọ onwe ya ruo mgbe ụbọchị ya ga-ezu dịka onye e goro ọrụ.
Job 14:6 in English
Job 14:6 · Berean Standard Bible
look away from him and let him rest, so he can enjoy his day as a hired hand.
Context
4Onye pụrụ iwepụta ihe dị ọcha site nʼihe na-adịghị ọcha?
Ọ dịghị onye ọ bụ. 5Ị kpebiela ụbọchị ndụ nke mmadụ;
ị kabiela ọnụọgụgụ nke ọnwa ya niile,
kpaakwa oke ebe ọ na-agaghị agabiga. 6Nʼihi nke a, wepụ anya gị nʼebe ọ nọ, hapụ ya ka ọ nọọrọ onwe ya
ruo mgbe ụbọchị ya ga-ezu dịka onye e goro ọrụ. 7“Ma olileanya dịịrị osisi;
nʼihi na ọ bụrụ na e gbutuo ya, ọ ga-epuchikwa,
alaka ọhụrụ ya aghaghị ịwapụtakwa. 8A sịkwarị na mgbọrọgwụ ya emeela ochie nʼala,
maọbụ na ogwe ya anwụọ nʼaja,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.