Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ahụ, Job zara:

Job 12:1 in English

Context

1Mgbe ahụ, Job zara: 2“Nʼezie, naanị unu bụ ndị maara ihe, unu na amamihe ga-anwụkọ nʼotu. 3Ma enwere m mmụọ iche uche dịka unu; abụghị m onye na-erughị eru nʼebe unu nọ. Onye bụ onye na-amaghị ihe ndị a unu na-ekwu?

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.