Job 11:3
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Okwu efu gị ndị a ha ga-eme ka mmadụ gba nkịtị? Ọ bụ na ọ dịghị onye ga-abara gị mba mgbe ị na-akwa emo?
Job 11:3 in English
Job 11:3 · Berean Standard Bible
Should your babbling put others to silence? Will you scoff without rebuke?
Context
1Mgbe ahụ, Zofa onye Neama zara sị: 2“Ọ dịghị nzaghachi dịịrị ọtụtụ okwu niile ndị a?
A ga-agụ onye ekwurekwu a dịka onye ikpe na-amaghị? 3Okwu efu gị ndị a ha ga-eme ka mmadụ gba nkịtị?
Ọ bụ na ọ dịghị onye ga-abara gị mba mgbe ị na-akwa emo? 4Ị na-asị Chineke, ‘Okwukwe m enweghị ntụpọ,
adịkwa m ọcha nʼanya gị.’ 5Ọ ga-adị m nnọọ mma ma a si na Chineke ga-ekwu okwu,
na ọ ga-asaghe egbugbere ọnụ ya imegide gị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.