Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ahụ, Zofa onye Neama zara sị:

Job 11:1 in English

Job 11:1 · Berean Standard Bible

Then Zophar the Naamathite replied:

Context

1Mgbe ahụ, Zofa onye Neama zara sị: 2“Ọ dịghị nzaghachi dịịrị ọtụtụ okwu niile ndị a? A ga-agụ onye ekwurekwu a dịka onye ikpe na-amaghị? 3Okwu efu gị ndị a ha ga-eme ka mmadụ gba nkịtị? Ọ bụ na ọ dịghị onye ga-abara gị mba mgbe ị na-akwa emo?

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.